Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Jehova Si Edu Ndị Ya

Otú Jehova Si Edu Ndị Ya

Ọ bụ Jehova gwara ndị ya ebe ndị ha ga-akwaga na mgbe ha ga-eji akwapụ (Ọnụ Ọgụ. 9:17, 18; it-1 398 ¶3)

Ihe ha kwesịrị ime bụ irubere Chineke isi ozugbo (Ọnụ Ọgụ. 9:21, 22; w11 4/15 4-5)

Jehova ji ụmụ mmadụ na-ezughị okè na-edu ndị ya (Ọnụ Ọgụ. 10:5-8)

Ọ bụrụ na anyị erubere ndị Jehova ji na-edu ndú isi, ọ na-egosi na anyị na-erubere Jehova isi.