April 18-24
1 SAMUEL 23-24
Abụ nke 114 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jiri Ndidi Na-echere Jehova”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Sam. 23:16, 17—Olee otú anyị ga-esi na-eme ka Jonatan? (w17.11 27 ¶11)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 23:24–24:7 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya otu akwụkwọ dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 13)
Okwu: (Nkeji 5) w19.03 23-24 ¶12-15—Isiokwu: Na-enwere Ndị Ị Na-ezi Ozi Ọma Ndidi. (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Nsogbu Ọ Bụla Nwere Ụbọchị Ọ Ga-ebi”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ndị Jehova Dị n’Otu n’Ụwa A Ọtụtụ Ndị Na-adịghị n’Otu.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 24 ¶16-21
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 96 na Ekpere