AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Jiri Ndidi Na-echere Jehova
E nwere mgbe Devid nwere ohere iji aka ya mee ka nsogbu ya kwụsị (1 Sam. 24:3-5)
Devid lere nsogbu ya anya otú Jehova si lee ya, nke a mekwara ka o jide onwe ya (1 Sam. 24:6, 7)
Devid kwetasiri ike na Jehova ga-akwụsị nsogbu ya (1 Sam. 24:12, 15; w04 4/1 16 ¶8)
Anyị kwesịrị ime ka Devid, jiri ndidi na-echere Jehova kama ime ihe Akwụkwọ Nsọ na-akwadoghị iji kwụsị nsogbu anyị.—Jems 1:4; w04 6/1 22-23.