Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Ị Ga-esi Abụ Ezigbo Enyi

Otú Ị Ga-esi Abụ Ezigbo Enyi

Gbaa enyi gị ume ma kasie ya obi mgbe ọ nọ ná nsogbu (1 Sam. 20:​1, 2; w19.11 7 ¶18)

Tupu enyi gị abanye ná nsogbu, mee ka ọ mara (1 Sam. 20:​12, 13; w08 2/15 8 ¶7)

Gbachitere enyi gị mgbe a na-akatọ ya (1 Sam. 20:​30-32; w09 10/15 19 ¶11)

N’ọgbakọ Jehova, anyị nwere ọtụtụ ndị anyị na ha nwere ike ịbụ ezigbo ndị enyi. Ọ bụrụ na anyị chọrọ inweta ndị enyi, anyị kwesịrị ịkpa àgwà ga-eme ka ndị ọzọ chọọ ka anyị na ha bụrụ enyi. Olee ndị ị ga-achọ imeta enyi n’ọgbakọ?