Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ọ Ka Mma Irube Isi Karịa Ịchụ Àjà

Ọ Ka Mma Irube Isi Karịa Ịchụ Àjà

Ihe onye amụma Jehova gwara Eze Sọl ka o mee doro anya (1 Sam. 15:3)

Sọl gbalịrị ịgọrọ isi ya mgbe ọ na-emeghị ihe niile Jehova gwara ya mee (1 Sam. 15:​13-15)

Jehova anaghị anabata ofufe ndị na-anaghị erubere ya isi na-efe ya (1 Sam. 15:​22, 23; w07 6/15 26 ¶4; it-2 521 ¶2)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Nzukọ Jehova nye ntụziaka, m̀ na-eme ihe niile a sị ka e mee, meekwa ha ozugbo?’