Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 21-27

1 SAMUEL 16-17

Mach 21-27

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ọ Bụ Jehova Nwe Agha A”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 1 Sam. 16:​14, nakwa ihe e dere n’ala ala peeji amaokwu a​—Olee otú o si bụrụ na “mmụọ na-adịghị mma nke si n’ebe Jehova nọ menyewere [Sọl] ụjọ”? (it-2 871-872)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 16:​1-13 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs: (Nkeji 2) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs: (Nkeji 3) Kpọọ onye ọrụ ibe gị, nwa akwụkwọ ibe gị, ma ọ bụ onye ezinụlọ unu i ziburu ozi ọma ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Nletaghachi: (Nkeji 3) Gaara onye nwere mmasị natara akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nletaghachi. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Nletaghachi: (Nkeji 3) Gaara onye nwere mmasị natara akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nletaghachi. Gwakwa ya gbasara jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 20)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ