Mach 28–Eprel 3
1 SAMUEL 18-19
Abụ nke 36 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Nọgide Na-adị Umeala n’Obi Mgbe Ihe Na-agaziri Gị”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Sam. 19:23, 24—Olee otú o nwere ike isi bụrụ na Eze Sọl mere “ka onye amụma”? (it-2 695-696)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 18:25–19:7 (th ihe ọmụmụ nke 11)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịkwụsị Ịna-eme Omume Na-adịghị Mma”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịkwụsị Ịna-eme Omume Na-adịghị Mma.
Okwu: (Nkeji 5) km 1/03 1—Isiokwu: Ọrụ nke Chọrọ Ịdị Umeala n’Obi. (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 24 ¶1-9 na igbe dị na peeji nke 193
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 2 na Ekpere