Eprel 10-16
2 IHE E MERE 8-9
Abụ nke 88 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“O Ji Amamihe Kpọrọ Ihe”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Ihe 9:19—Olee ihe o nwere ike ịbụ na ọdụm iri na abụọ ahụ a kpụrụ n’ebe e si arịgo n’ocheeze Solomọn nọchiri anya ya? (it-2 1097)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 8:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Mkparịta Ụka nke Mbụ: Jizọs—Mat. 16:16. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu. (th ihe ọmụmụ nke 2)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 09 nọmba nke 6 (th ihe ọmụmụ nke 19)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ịgụ Baịbụl Kwa Ụbọchị na Ịchọ Amamihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 42 na ihe nke 4 e dere ná ngwụcha akwụkwọ a
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 131 na Ekpere