Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ebe eze nwaanyị Shiba bịara n’obí Eze Solomọn

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

O Ji Amamihe Kpọrọ Ihe

O Ji Amamihe Kpọrọ Ihe

Eze nwaanyị Shiba gara ogologo njem na-adịghị mfe ka ọ hụ Solomọn (2 Ihe 9:1, 2; w99 11/1 20 ¶4; w99 7/1 30 ¶4-5)

Amamihe Solomọn na akụnụba ya riri nwaanyị ahụ ọnụ (2 Ihe 9:3, 4; w99 7/1 30-31; lee foto dị n’ihu akwụkwọ a)

Ihe ndị ọ hụrụ mere ka o too Jehova (2 Ihe 9:7, 8; it-2 990-991)

Eze nwaanyị Shiba ji amamihe kpọrọ ihe nke na ọ napụrụ onwe ya ọtụtụ ihe ka o nwee ike nweta ya.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Àdị m njikere ịchọ amamihe otú m ga-esi achọ akụ̀ zoro ezo?’—Ilu 2:1-6.