Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Kwe Ka Ezigbo Ndụmọdụ Baara Gị Uru

Kwe Ka Ezigbo Ndụmọdụ Baara Gị Uru

O nwere mkpebi Rehoboam kwesịrị ime (2 Ihe 10:1-4; w18.06 13 ¶3)

Rehoboam gwara ndị ọzọ ka ha nye ya ndụmọdụ (2 Ihe 10:6-11; w01 9/1 28-29)

Rehoboam na ndị Izrel tara ahụhụ n’ihi na ọ nabataghị ezigbo ndụmọdụ (2 Ihe 10:12-16; it-2 768 ¶1)

Ndị Kraịst katarala ahụ́, ndị makwa nke a na-akọ n’ọgbakọ, ahụla ọtụtụ ihe ná ndụ. N’ihi ya, ha na-amakarị ihe mkpebi mmadụ mere nwere ike ịkpatara ya.—Job 12:12.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ndị ga-enyeli m ezigbo ndụmọdụ n’ọgbakọ?’