Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Olee Mgbe Anyị Kwesịrị Ịtụkwasị Jehova Obi?

Olee Mgbe Anyị Kwesịrị Ịtụkwasị Jehova Obi?

Esa tụkwasịrị Jehova obi. Ọ bụ ya mere o ji nwee ike imeri ìgwè ndị agha (2 Ihe 14:9-12; w21.03 5 ¶12)

Mgbe e mechara, Esa gakwuuru ndị Siria ka ha nyere ya aka merie ìgwè ndị agha na-aharughị ka ndị nke mbụ ahụ (2 Ihe 16:1-3; w21.03 5 ¶13)

Iwe were Jehova na Esa kwụsịrị ịtụkwasị ya obi ka o nyere ya aka (2 Ihe 16:7-9)

Anyị nwere ike ịna-atụkwasị Jehova obi mgbe anyị chọrọ ime mkpebi ndị dị ezigbo mkpa ná ndụ anyị. Mana, oleekwanụ maka mgbe anyị chọrọ ime mkpebi ndị ọzọ? Ọ dị mkpa ka anyị na-achọpụta ihe bụ́ uche Jehova n’ihe niile anyị na-eme.—Ilu 3:5, 6; w21.03 6 ¶14.