Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ndụmọdụ Nna Nyere Nwa Ya Maka na Ọ Hụrụ Ya n’Anya

Ndụmọdụ Nna Nyere Nwa Ya Maka na Ọ Hụrụ Ya n’Anya

Mara Jehova nke ọma ka gị na ya dịrị n’ezigbo mma (1 Ihe 28:9; w05 2/15 19 ¶9)

Jiri obi gị niile na-ejere Jehova ozi (1 Ihe 28:9; w12 4/15 16 ¶13)

Tụkwasị Jehova obi, atụla egwu (1 Ihe 28:20; w17.09 32 ¶20-21)

Ọ bụ tupu obere nwa na-enwebeghị ihe ọ ma bụ́ Solomọn amalite ịrụ ụlọ nsọ, bụ́kwanụ ọrụ dị ezigbo mkpa, ka Eze Devid merela agadi nyere ya ndụmọdụ a. Gịnị mere ndụmọdụ a ji dị anyị niile mkpa, ma karịchaa, Ndị Kraịst na-eto eto?