Mach 27–Eprel 2
2 IHE E MERE 5-7
Abụ nke 129 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Obi M Ga-adịkwa na Ya Mgbe Niile”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Ihe 6:29, 30—Olee otú ihe a Solomọn kwuru mgbe ọ na-ekpe ekpere nwere ike isi kasie anyị obi? (w10 12/1 11 ¶7)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 6:28-42 (th ihe ọmụmụ nke 11)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Onye nwe ụlọ gosichaa mmasị, gosi ya vidio bụ́ Na-echeta Ọnwụ Jizọs. Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi: (Nkeji 4) A gbasaa Ncheta Ọnwụ Jizọs, gị na onye ị kpọrọ bịaranụ kwurịta okwu, zaakwa ya ajụjụ ọ jụrụ banyere ihe omume ahụ. (th ihe ọmụmụ nke 17)
Okwu: (Nkeji 5) w93 2/1 31—Isiokwu: Gịnị Ka Anyị Kwesịrị Ime ma Ọ Bụrụ na E Nwere Ezigbo Ihe Mere na Anyị Agaghị Agali Ncheta Ọnwụ Jizọs? (th ihe ọmụmụ nke 18)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Chebe Obi Gị”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 41 nọmba nke 5 na nchịkọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 34 na Ekpere