Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Chebe Obi Gị”

“Chebe Obi Gị”

Solomọn si n’ike mmụọ nsọ dee, sị: “N’ime ihe niile ị na-eche nche, chebe obi gị.” (Ilu 4:23) Ma, ọ dị mwute na ndị Izrel, bụ́ ndị Chineke, kwụsịrị ‘iji obi ha niile’ na-eme ihe Jehova kwuru. (2 Ihe 6:14) Eze Solomọn kwedịrị ka ndị nwunye ya mee ka o fewe chi ọzọ dị iche iche. (1 Eze 11:4) Olee otú ị ga-esi chebe obi gị? Ọ bụ ya bụ isiokwu gbara n’Ụlọ Nche a na-amụ amụ nke Jenụwarị 2019, peeji nke 14-19.

LEENỤ VIDIO BỤ́ IHE M MỤTARA N’ỤLỌ NCHE—CHEBE OBI GỊ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

Olee ihe ndị gaara akpa ụmụnna ndị a aka ọjọọ? Oleekwa otú isiokwu a gbara n’Ụlọ Nche a na-amụ amụ si nyere ha aka ichebe obi ha?

  • Brent na Lauren

  • Umjay

  • Happy Layou

Olee otú isiokwu a si nyere gịnwa aka?