Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

A Haziri Otú E Si Efe Chineke n’Ụlọ Nsọ Nke Ọma

A Haziri Otú E Si Efe Chineke n’Ụlọ Nsọ Nke Ọma

Eze Devid haziri ndị Livaị na ndị nchụàjà ahazi ka ha nwee ike ịna-arụ ọrụ n’ụlọ nsọ (1 Ihe 23:6, 27, 28; 24:1, 3; it-2 241, 686)

E kenyere ndị bụ́ aka ochie n’ịkpọ ngwá egwú na ndị ka na-amụ amụ ọrụ ịkpọ egwú (1 Ihe 25:1, 8; it-2 451-452)

E kenyere ndị Livaị ọrụ iche ọnụ ụzọ ámá nche, ilekọta akụ̀, na ọrụ ndị ọzọ (1 Ihe 26:16-20; it-1 898)

A haziri otú anyị si efe Jehova ahazi n’ihi na ọ bụ Chineke na-ahazi ihe ahazi.—1 Kọr. 14:33.

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee otú e si hazie ọgbakọ Ndị Kraịst nke ọma taa ka ha na-efe Jehova?