Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mee 16-22

ABỤ ỌMA 11-18

Mee 16-22
  • Abụ nke 106 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) wp16.3 16—Si n’ekwentị gụọrọ onye nwe ụlọ otu amaokwu Baịbụl.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) wp16.3 16—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 108-109 ¶10-11.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 70

  • Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe”—Nkebi nke 1: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị a: Otú Ị Ga-esi Hụwa Ebe I Meperela Ama nakwa Otú Ị Ga-esi Gaghachi Ebe Ndị Ị Garala. E kirichaa nke ọ bụla, unu ejiri nkeji ole na ole tụlee ya. Tụleekwanụ isiokwu nta abụọ ndị mbụ dị́ n’isiokwu bụ́ “Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe.” Gwa ụmụnna ka ha kwuo ụzọ ndị ọzọ JW Library si abara ha uru mgbe ha ji ya amụ ihe n’onwe ha ma ọ bụ mgbe ha bịara ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 15 ¶15-26 na igbe dị na peeji nke 134

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 43 na Ekpere