Jehova Na-anabata Ekpere Anyị Kpere Maka Ndị Ọzọ
Jehova chọrọ ka Job kpee ekpere maka Elifaz, Bildad, na Zofa
-
Jehova gwara Elifaz, Bildad, na Zofa ka ha gakwuru Job ma chụọ àjà maka onwe ha
-
Chineke chọrọ ka Job kpee ekpere maka ha
-
Chineke gọziri Job mgbe o kpechara ekpere maka ha
Jehova gọziri Job maka okwukwe ya na otú o si tachie obi
-
Jehova kwụsịrị ahụhụ Job na-ata mgbe o mere ka ọ gbakee
-
Ndị enyi Job na ndị ikwu ya bịara kasie ya obi maka ahụhụ niile ọ tara
-
Jehova nyeghachiri Job akụnụba ya niile, okpukpu abụọ okpukpu abụọ
-
Nwunye Job mụtakwaara ya ụmụ iri ọzọ
-
Job dịkwuru ndụ otu narị afọ na iri anọ, hụkwa ụmụ ya, na ụmụ ụmụ ụmụ ya