Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mee 23-29

ABỤ ỌMA 19-25

Mee 23-29
  • Abụ nke 116 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs—Si n’ekwentị gụọrọ onye nwe ụlọ otu amaokwu Baịbụl.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs—Jiri ebe e si achọ ihe dị́ na JW Library chọta amaokwu Baịbụl zara ajụjụ onye nwe ụlọ jụrụ gị.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 139-140 ¶11-12—Ná nkenke, gosi onye ahụ ị na-amụrụ Baịbụl otú ọ ga-esi jiri JW Library na-akwadebe ihe unu ga-amụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 55

  • Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe”—Nkebi nke 2: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị a: Otú Ị Ga-esi Adanlodu Baịbụl nakwa Otú Ị Ga-esi Achọta Ihe na Baịbụl Ma O Bụ n’Akwụkwọ. E kirichaa nke ọ bụla, unu ejiri nkeji ole na ole tụlee ya. Tụleekwanụ isiokwu nta ikpeazụ dị́ n’isiokwu bụ́ “Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe.” Gwa ụmụnna ka ha kwuo ụzọ ndị ọzọ JW Library sirila baara ha uru n’ozi ọma.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 16 ¶1-15

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 139 na Ekpere