Mee 30–Jun5
ABỤ ỌMA 26-33
Abụ nke 23 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Rịọ Jehova Ka O Nye Gị Obi Ike”: (Nkeji 10)
Ọma 27:1-3—Anyị ịna-echeta otú Jehova si bụrụ ìhè anyị na-eme ka obi sie anyị ike (w12 7/15 22-23 ¶3-6)
Ọma 27:4
—Obi ga-esi anyị ike ma ọ bụrụ na anyị ji ofufe Chineke kpọrọ ihe (w12 7/15 24 ¶7) Ọma 27:10
—Jehova dị njikere ilekọta ndị ohu ya ma ọ bụrụ na ndị ọzọ ahapụ ha (w12 7/15 24 ¶9-10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọma 26:6
—Olee otú anyị si aga ebe ịchụàjà Jehova gburugburu ka Devid? (w06 5/15 19 ¶11) Ọma 32:8
—Olee uru nghọta sí n’aka Jehova ga-abara mmadụ? (w09 6/1 5 ¶3) Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 32:1–33:8
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) kt—Si n’ekwentị gụọrọ onye nwe ụlọ otu amaokwu Baịbụl.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú e nwere ike isi jiri vidio dị́ na JW Library bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? gosi mmadụ otú anyị si amụrụ ndị mmadụ ihe.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 9—Ná nkenke, gosi onye ahụ ị na-amụrụ Baịbụl otú ọ ga-esi jiri JW Library na-akwadebe ọmụmụ ihe ọgbakọ.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa ọgbakọ: (Nkeji 15) Ma ọ bụ unu atụlee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị a kọrọ n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 112-113; 135-136)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 16 ¶16-29, igbe dị na “peeji nke 142,” nke dị na peeji nke 144
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 16 na Ekpere