Ebe ụmụnna anyị na-ezi mmadụ ozi ọma na Tonga

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Mee 2018

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe dị iche iche si na Baịbụl gị na mmadụ nwere ike ikwurịta gbasara ọdịnihụ ụmụ mmadụ na nke ụwa a.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Bulie Osisi Ịta Ahụhụ Gị, Na-eso M Mgbe Niile

Gịnị mere anyị kwesịrị iji na-emechi ihe ndị a anya: ikpe ekpere, ịmụ Baịbụl, ịga ozi ọma, na ịga ọmụmụ ihe?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Na-eso Kraịst

Olee ihe ndị nne na nna ga-eme iji nyere ụmụ ha aka ịna-eso Jizọs, nyefee Jehova onwe ha ma mee baptizim?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ọhụụ nke Na-eme Ka Okwukwe Sie Ike

Olee otú nnwogha ahụ si nyere Pita onyeozi aka? Olee otú amụma Baịbụl si eme ka okwukwe anyị sie ike?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Ihe Chineke Kekọtara . . . ”

Ndị Kraịst bụ́ di na nwunye na-eji nkwa ha kwere ibe ha akpọrọ ihe. Ha nwere ike idozi nsogbu ha ma ọ bụrụ na ha emee ihe Baịbụl kwuru.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ọ Tụnyere Ihe Karịa Ihe Ndị Niile Ahụ Tụnyere

Olee ihe bara uru anyị ga-amụta n’akụkọ nwaanyị ahụ dara ogbenye di ya nwụrụ nke nyere mkpụrụ ego abụọ na-enweghị ihe ọ ga-azụtali?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ekwela Ka Ịtụ Egwu Mmadụ Mee Ka Ị Ma n’Ọnyà

Gịnị mere ndịozi Jizọs ji tụọ egwu mmadụ mgbe ihe siri ike? Mgbe a kpọlitechara Jizọs n’ọnwụ, gịnị nyeere ndịozi ya aka ịkwụsị ịtụ egwu mmadụ ma nọgide na-ekwusa ozi ọma n’agbanyeghị mmegide?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Ga-enyere Gị Aka Ịkata Obi

Ò nwere mgbe ụjọ na-atụ gị ime ka a mata na ị bụ Onyeàmà Jehova ma ọ bụkwanụ izi ozi ọma? Ya bụrụ otú ahụ, olee otú ị ga-esi kata obi na-ekwu banyere Jehova?