Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee otú anyị ga-esi mata ihe ga-eme n’ọdịnihu?
Amaokwu Baịbụl: Aịza. 46:10
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe Chineke kwere nkwa imere ụwa anyị a na ụmụ mmadụ n’ọdịnihu?
○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee ihe Chineke kwere nkwa imere ụwa anyị a na ụmụ mmadụ n’ọdịnihu?
Amaokwu Baịbụl: Ọma 37:29
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe anyị ga-eme ka anyị nọrọ ya mgbe Chineke ga-emezu nkwa a?
○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
Ajụjụ: Olee ihe anyị ga-eme ka anyị nọrọ ya mgbe Chineke ga-emezu nkwa a?
Amaokwu Baịbụl: Ọma 37:34
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú Chineke chọrọ ka anyị si na-ebi ndụ?