Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MAK 11-12

Ọ Tụnyere Ihe Karịa Ihe Ndị Niile Ahụ Tụnyere

Ọ Tụnyere Ihe Karịa Ihe Ndị Niile Ahụ Tụnyere

12:41-44

Olee otú ihe dị n’amaokwu ndị ahụ si na-akụziri anyị ihe ndị na-esonụ?

  • Jehova ji mbọ anyị na-agba n’ozi ya kpọrọ ihe

  • Na-eme ike gị niile n’ozi Jehova

  • Ejila ihe ị na-eme ugbu a na-atụnyere ihe ndị ọzọ na-eme ma ọ bụkwanụ jiri ya na-atụnyere ihe ị na-emebu n’oge gara aga

  • Ndị ogbenye kwesịrị ịna-enye onyinye, ọ bụrụgodị na ihe ha nwere ike inye dị obere

Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara?