Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mee 28–June 3

MAK 13-14

Mee 28–June 3
  • Abụ nke 55 na Ekpere

  • Okwu mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ekwela Ka Ịtụ Egwu Mmadụ Mee Ka Ị Ma n’Ọnyà”: (Nkeji 10)

    • Mak 14:​29, 31​—⁠Ndịozi Jizọs ebughị n’obi ịgọnahụ ya

    • Mak 14:50​—⁠Mgbe e jidere Jizọs, ndịozi ya niile hapụrụ ya gbaa ọsọ

    • Mak 14:​47, 54, 66-72​—⁠Pita ji obi ike chọọ ịgbachitere Jizọs. Ọ bụ ya mere o ji na-eso ya, ma, ọ nọ n’ebe dịtụ anya. O mechara gọnahụ Jizọs ugboro atọ (ia 200 ¶14; it-2 619 ¶6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mak 14:​51, 52​—⁠Olee onye ọ ga-abụ ya bụ nwa okorobịa ahụ hapụrụ uwe ya, gbara ahụ́ ọtọ gbalaga? (w08 2/⁠15 30 ¶6)

    • Mak 14:​60-62​—⁠Olee ihe ọ ga-abụ ya mere Jizọs ji kpebie ịza nnukwu onye nchụàjà ahụ ajụjụ ya? (jy 287 ¶5)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mak 14:43-59

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ. Nye ya akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 181-182 ¶17-18

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ