Mee 7-13
MAK 7-8
Abụ nke 13 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Bulie Osisi Ịta Ahụhụ Gị, Na-eso M Mgbe Niile”: (Nkeji 10)
Mak 8:34—Anyị ga-ajụ onwe anyị ma ọ bụrụ na anyị chọrọ iso Kraịst (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a; w92 8/1 17 ¶14)
Mak 8:35-37—Jizọs jụrụ ajụjụ abụọ dị ezigbo mkpa ga-enyere anyị aka ichebara ihe ndị anyị na-ebute ụzọ ná ndụ echiche (w08 10/15 25-26 ¶3-4)
Mak 8:38—Onye na-eso Kraịst ga-enwerịrị obi ike (jy 143 ¶4)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Mak 7:5-8—Gịnị mere ndị Farisii ji katọọ Jizọs n’ihe gbasara ịkwọ aka? (w16.08 30 ¶1-4)
Mak 7:32-35—Olee otú anyị ga-esi ṅomie Jizọs n’otú o si chebara nwoke ahụ ntị chiri echiche mgbe ọ na-agwọ ya? (w00 2/15 17-18 ¶9-11)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mak 7:1-15
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 165-166 ¶6-7
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
“Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Na-eso Kraịst”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 19 ¶10-16, igbe dị na peeji nke 50
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 60 na Ekpere