Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MAK 7-8

Bulie Osisi Ịta Ahụhụ Gị, Na-eso M Mgbe Niile

Bulie Osisi Ịta Ahụhụ Gị, Na-eso M Mgbe Niile

8:34

Jizọs kwuru, sị: “Na-eso m mgbe niile.” Anyị kwesịrị ịnọgide na-eso Jizọs. Olee otú i nwere ike isi gbaa mbọ na-eso Kraịst ma a bịa . . .

  • n’ikpe ekpere?

  • n’ịmụ ihe?

  • n’ịga ozi ọma?

  • n’ịga ọmụmụ ihe?

  • n’ịza ajụjụ n’ọmụmụ ihe?