Jun 14-20
DIUTERỌNỌMI 5-6
Abụ nke 134 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Zụlite Ụmụ Gị Ka Ha Hụ Jehova n’Anya”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 5:21—Gịnị ka iwu Chineke nyere banyere inwe anyaukwu na-akụziri anyị? (w19.02 22 ¶11)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 5:1-21 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gwa ya ka gị na ya mụwa Baịbụl. Gosikwa ya vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gwa onye nwe ụlọ okwu dabara n’ọnọdụ ya, gụọkwara ya amaokwu Baịbụl dabara adaba. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Ọmụmụ Baịbụl (Nkeji 5) fg isi nke 9 ¶6-7 (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Hụ Ndị Ezinụlọ Gị n’Anya”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nọgide Na-ahụ Ndị Ezinụlọ Gị n’Anya.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 11 ¶1-4 na igbe dị na peeji nke 84, 86, na 87
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 111 na Ekpere