Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Zụlite Ụmụ Gị Ka Ha Hụ Jehova n’Anya

Zụlite Ụmụ Gị Ka Ha Hụ Jehova n’Anya

Ndị nne na nna kwesịrị ibu ụzọ hụ Jehova n’anya (Diut. 6:5; w05 6/15 20 ¶11)

Ha kwesịrị ịna-eme ihe dị mma ụmụ ha ga-eṅomi (Diut. 6:6; w07 5/15 15-16)

Ha kwesịrị ịna-akụziri ụmụ ha banyere Jehova mgbe niile (Diut. 6:7; w05 6/15 21 ¶14)

E wezụga n’oge ofufe ezinụlọ unu, olee oge ndị ọzọ i nwere ike iji nyere ụmụ gị aka ka ha hụ Jehova n’anya, jirikwa ndụmọdụ ya kpọrọ ihe?