Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Gị na Ha Agọkwala Ọgọ”

“Gị na Ha Agọkwala Ọgọ”

Jehova chọrọ ka ndị Izrel na-alụ naanị ndị ha na ha so na-efe ya (Diut. 7:3 w12 7/1 29 ¶2)

Jehova chọrọ ka ndị ya zere obi mgbawa ịlụ onye na-anaghị efe ya nwere ike ịkpatara ha (Diut. 7:4; w15 3/15 31)

Jehova agbanwebeghị otú o si ele alụmdi na nwunye anya (1 Kọr. 7:39; 2 Kọr. 6:14; w15 8/15 26 ¶12)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú iwu Jehova nyere banyere ịlụ “naanị n’ime Onyenwe anyị” si abara m uru?’