Jun 28–Julaị 4
DIUTERỌNỌMI 9-10
Abụ nke 49 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gịnị Ka Jehova Bụ́ Chineke Gị Na-achọ n’Aka Gị?”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 9:1-3—Ọ bụ eziokwu na ụmụ Enak bụ “ndị dị ike ma too ogologo,” ma gịnị mere ndị Izrel ekwesịghị ịtụ ha ụjọ? (it-1 103)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 10:1-22 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nye ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gosi ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) fg isi nke 12 ¶4-5 (th ihe ọmụmụ nke 18)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Gị na Egwuregwu Vidio, Ònye Na-emeri Ibe Ya?: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee ihe egwuregwu vidio nwere ike ịnapụ gị? Olee ihe ndị dị mkpa ná ndụ karịa egwuregwu vidio? (Efe. 5:15, 16) Olee ihe ụdị egwuregwu vidio ị na-egwu na-egosi banyere ụdị onye ị bụ n’ime? Olee otú ị ga-esi merie egwuregwu vidio mmeri nke ezigbo ya?
“Mee Mkpebi Dị Mma Gbasara Mmanya Na-aba n’Anya”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Chee Gbasara Nsogbu Mmanya Nwere Ike Ịkpatara Gị.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 11 ¶13-19
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 3 na Ekpere