Jun 7-13
DIUTERỌNỌMI 3-4
Abụ nke 98 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Iwu Jehova Dị Mma ma Zie Ezie”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 4:23—Gịnị ka iwu dị n’amaokwu a pụtara? (w04 9/15 25 ¶3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 3:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-akụzi Ihe”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-eme Ka Otú I Si Ezi Ozi Ọma Ka Mma—Na-eji Ịnụ Ọkụ n’Obi Akụzi Ihe.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) fg isi nke 5 ¶1-2 (th ihe ọmụmụ nke 11)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 10 ¶10-21
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 110 na Ekpere