AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Iwu Jehova Dị Mma ma Zie Ezie
Ọ bụrụ na anyị ana-erube isi n’iwu Chineke, anyị na-egosi na anyị ma ihe, nweekwa nghọta (Diut. 4:6; it-2 1140 ¶5)
E nwere ọtụtụ ndị na-ahụ otú anyị si akpa àgwà. Ha na-achọpụtakwa na idebe iwu Chineke bara uru (Diut. 4:6; w99 11/1 20 ¶6-7)
Ndị Jehova na-ebi ndụ kacha mma karịa ndị ọzọ (Diut. 4:7, 8; w07 8/1 29 ¶13)
Ọtụtụ ndị na-abata n’ọgbakọ ma ha hụ àgwà ọma ndị na-erubere Chineke isi na-akpa.
Olee ngọzi ndị i nwetarala n’ihi irube isi n’iwu Jehova?