Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Mezuo Nkwa I Kwere

Mezuo Nkwa I Kwere

N’oge ochie, a naghị amanye ụmụ Izrel amanye ikwe nkwa. Ma ha kwehaala nkwa, ha kwesịrị imezu ya (Ọnụ Ọgụ. 30:2; it-2 1162)

Otu n’ime nkwa ndị mmadụ nwere ike ikwe bụ izere ihe ndị na-adịghị njọ (Ọnụ Ọgụ. 30:3, 4; it-2 1162)

Taa, Jehova enweghịzi mba nkịtị o weere ka ndị ya pụrụ iche. Ọ na-emesozi ndị na-efe ya ihe n’otu n’otu (Ọnụ Ọgụ. 30:6-9; w04 8/1 27 ¶3)

Nkwa abụọ kacha mkpa Onye Kraịst nwere ike ikwe bụ nkwa o kwere inyefe Jehova onwe ya na nkwa alụmdi na nwunye.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘M̀ na-emezu nkwa ndị m kwere?’