Mee 17-23
ỌNỤ ỌGỤGỤ 32-33
Abụ nke 142 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Chụpụnụ Ndị Niile Bi n’Ala Ahụ”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọnụ Ọgụ. 33:54—Olee otú e si keere agbụrụ niile dị n’Izrel ala? (it-1 359 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 32:28-42 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Jiri Ihe Atụ Na-akọwa Ihe Ndị Bụ́ Isi”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-eme Ka Otú I Si Ezi Ozi Ọma Ka Mma—Na-eji Ihe Atụ Eme Ka Ihe Ndị Bụ́ Isi Doo Anya.
Okwu: (Nkeji 5) w09 10/1 30, igbe—Isiokwu: Gịnị Mere Chineke Ji Gọzie Agha Ndị A Lụrụ n’Izrel Oge Ochie? (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 9 ¶8-18
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 107 na Ekpere