Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Gbaba n’Ime Jehova

Gbaba n’Ime Jehova

E nwere obodo mgbaba isii e wepụtara n’Izrel ebe onye gburu mmadụ n’amaghị ama nwere ike ịgbaba (Ọnụ Ọgụ. 35:15; w17.11 9 ¶4)

Ọ bụ ndị okenye Izrel na-ekpe onye ọ bụla gburu mmadụ ikpe (Ọnụ Ọgụ. 35:24; w17.11 9 ¶6)

Obodo mgbaba ndị ahụ e wepụtara n’Izrel na-echebe onye gburu mmadụ n’amaghị ama (Ọnụ Ọgụ. 35:25; w17.11 11 ¶13)

Onye gburu mmadụ n’amaghị ama ga-eme ihe ụfọdụ ka e nwee ike ichebe ya n’obodo mgbaba ahụ. Otú ahụ ka anyịnwa ga-emekwa ihe ụfọdụ ka Chineke nwee ike imere anyị ebere ma gbaghara anyị.