Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ebe ụmụ Zelofehad na-arịọ ka e nye ha ihe nketa nna ha

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Elela Mmadụ Anya n’Ihu, Otú Ahụ Jehova Na-anaghị Eme

Elela Mmadụ Anya n’Ihu, Otú Ahụ Jehova Na-anaghị Eme

Ụmụ nwaanyị ise Zelofehad mụrụ chọrọ inweta ihe nketa nna ha (Ọnụ Ọgụ. 27:​1-4; w13 6/15 10 ¶14; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)

Jehova mere ihe gosiri na ọ naghị ele mmadụ anya n’ihu (Ọnụ Ọgụ. 27:5-7; w13 6/15 11 ¶15)

Anyịnwa ekwesịghịkwa ịna-ele mmadụ anya n’ihu (Ọnụ Ọgụ. 27:8-11; w13 6/15 11 ¶16)

Ọ bụrụ na anyị ana-akwanyere ụmụnna anyị ùgwù ma hụ ha n’anya, na-ekwusakwara ụdị mmadụ niile ozi ọma, ọ ga-egosi na anyị na-eṅomi Jehova onye na-anaghị ele mmadụ anya n’ihu.