Mee 31–Jun 6
DIUTERỌNỌMI 1-2
Abụ nke 125 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ikpe Bụ nke Chineke”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 1:19; 2:7—Olee otú Jehova si lekọta ndị ya n’oge ha jegharịrị afọ iri anọ ná ‘nnukwu ala ịkpa nke dị egwu’? (w13 9/15 9 ¶9)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 1:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 16)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nye ya akwụkwọ anyị ji akpọ ndị mmadụ ka ha bịa ọmụmụ ihe. Gosi ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Okwu: (Nkeji 5) w13 8/15 11 ¶7—Isiokwu: Zere Ikwu Okwu Ọjọọ ma Ọ Bụ Ige Okwu Ọjọọ. (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Nọgide Na-adị Njikere ná Ngwụcha ‘Oge Ikpeazụ A’”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ okenye ga-eme ya. Kpọnye vidio bụ́ Ì Jikerela Maka Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha? Gwa ụmụnna ihe alaka ụlọ ọrụ na ndị okenye kwuru banyere ịkwadebe maka ọdachi ma ọ bụrụ na e nwere.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 10 ¶1-9 na igbe dị na peeji nke 79
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 64 na Ekpere