Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị na Ndị Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Ndị Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta Ụka nke Mbụ *

Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na ahụhụ anyị na-ata esighị Chineke n’aka?

Amaokwu Baịbụl: Jems 1:13

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere anyị ji ata ahụhụ?

Nletaghachi *

Ajụjụ: Gịnị mere anyị ji ata ahụhụ?

Amaokwu Baịbụl: 1 Jọn 5:19

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú obi na-adị Chineke maka ahụhụ anyị na-ata?

^ par. 3 ^ par. 7 I nwere ike ịgbanwe ajụjụ ndị a ka ha daba n’otú ihe si dịrị n’ebe unu bi.