Jun 13-19
2 SAMUEL 11-12
Abụ nke 121 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ekwela Ka Ọchịchọ Ọjọọ Na-achị Gị”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Sam. 12:13—Olee ihe ụfọdụ mere Jehova egbughị Devid na Bat-shiba? (it-1 590 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Sam. 11:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gwa ya ka gị na ya jiri broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi mụwa Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, jirikwa isi nke 01 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 13)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 05 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 15)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Na-achịkwa Ọchịchọ Gị”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ekwela Ka Sịga Laa Ndụ Gị n’Iyi.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 08
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 28 na Ekpere