Jun 20-26
2 SAMUEL 13-14
Abụ nke 127 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Amnọn Kpatara Ọdachi n’Ihi Ịchọ Naanị Ọdịmma Onwe Ya”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Sam. 14:25, 26—Gịnị ka akụkọ Absalọm na-akụziri anyị banyere ihe ọ bụ ya n’eziokwu na-eme ka mmadụ maa mma? (g05 1/8 20-21)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Sam. 14:8-20 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya magazin kwuru banyere ihe o kwuru. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gwakwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 18)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 05 nọmba nke 6 na Ụfọdụ Na-asị (th ihe ọmụmụ nke 18)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jiri Akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi Na-eme Ka Okwukwe Ndị Mmadụ Sie Ike n’Ebe Jehova na Jizọs Nọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jiri Akwụkwọ “Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi” Na-eme Ka Okwukwe Ndị Mmadụ Sie Ike n’Ebe Jehova Nọ, nakwa vidio bụ́ Jiri Akwụkwọ “Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi” Na-eme Ka Okwukwe Ndị Mmadụ Sie Ike n’Ebe Jizọs Nọ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 09
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 47 na Ekpere