Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Amnọn Kpatara Ọdachi n’Ihi Ịchọ Naanị Ọdịmma Onwe Ya

Amnọn Kpatara Ọdachi n’Ihi Ịchọ Naanị Ọdịmma Onwe Ya

Obi Amnọn bidoro dịwa n’ebe Tema nọ (2 Sam. 13:​1, 2; it-1 32)

Amnọn mechara dinaa Tema n’ike (2 Sam. 13:​10-15; w17.09 5 ¶11)

Absalọm nyere iwu ka e gbuo Amnọn (2 Sam. 13:​28, 29; it-1 33 ¶1)

Olee otú ndị na-akpa maka ọlụlụ ga-esi zere ịbanye ná nsogbu? Ha kwesịrị ịna-ejide onwe ha. Ha ekwesịghị ịna-anọ n’ebe ga-eme ka ọ dịrị ha mfe imebi iwu Chineke, ma ọ bụ ịna-etinye onwe ha n’ọnọdụ ga-eduba ha n’ime omume rụrụ arụ.