Jun 6-12
2 SAMUEL 9-10
Abụ nke 124 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Devid Gosiri Ndị Ọzọ Ịhụnanya”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Sam. 10:4, 5—Gịnị mere ihe ahụ Henọn mere ụmụ nwoke Izrel ji bụrụ ezigbote mkparị? (it-1 266)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Sam. 9:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 12)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, gị na ya jirikwa obere oge leba anya n’ebe e dere “Ịmụ Baịbụl Otú Ga-akacha Baara Gị Uru.” (th ihe ọmụmụ nke 17)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 05 nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Na-echeta Otú Onye Nwere Ịhụnanya Si Akpa Àgwà—Ọ Na-enwe Obiọma: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee otú Devid si gosi Mefiboshet obiọma? Olee otú anyị ga-esi na-egosi ndị ọzọ obiọma na ịhụnanya?
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 10) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Jun.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 07
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 1 na Ekpere