AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Devid Gosiri Ndị Ọzọ Ịhụnanya
Devid nọ na-achọ onye ọ ga-egosi ịhụnanya (2 Sam. 9:1; w06 6/15 14 ¶6)
Devid mere ngwa ngwa nyere Mefiboshet aka (1 Sam. 20:15, 42; 2 Sam. 9:5-7; w05 5/15 17 ¶11)
Devid gwara Zaịba ka ọ na-elekọtara Mefiboshet ihe nketa ya (2 Sam. 9:9, 10; w02 2/15 14 ¶10)
Devid echefughị nkwa o kwere Jonatan. Anyịnwa kwesịkwara ịna-egosi ụmụnna anyị ịhụnanya.—Ọma 41:1, 2; Ilu 19:17.