AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Gịnị Ka Abụ Iru Uju A Na-akpọ “Ụta” Na-akụziri Anyị?
[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ 2 Samuel Na-ekwu.]
Na-asọpụrụ ndị Chineke ji edu ọgbakọ ya (2 Sam. 1:17, 18, 23, 24; w00 6/15 13 ¶9)
Na-akwado ndị enyi gị (2 Sam. 1:25, 26; w12 4/15 10 ¶8)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m ga-esi na-asọpụrụ ndị okenye? Olee otú m ga-esi na-akwado ụmụnna m?’