Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mee 2-8

1 SAMUEL 27-29

Mee 2-8

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 129

  • Ha Tachiri Obi Mgbe A Na-akpagbu Ha: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Gịnị ka anyị mụtara n’ihe ụmụnna nọ na Nazi Jamanị mere? Gịnị ka anyị mụtara n’ihe ụmụnna nọ na Rọshịa nakwa n’ebe bụ́bu Sọviet Yuniọn mere?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 02

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 94 na Ekpere