Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Ndị Devid Na-eme n’Oge Agha

Ihe Ndị Devid Na-eme n’Oge Agha

Devid chọrọ otú ọ ga-esi gbapụ ka Sọl ghara ịkpara ya aka (1 Sam. 27:​5-7; it-1 41)

Devid gbara mbọ ka ndị ọzọ ghara iweghara ala Juda (1 Sam. 27:​8, 9; w21.03 4 ¶8)

Devid agwaghị Ekish ihe niile o bu n’obi ime (1 Sam. 27:​10-12; it-2 245 ¶6)

N’oge anyị a, ndị ọchịchị nwere ike ịmachi anyị ime ihe ụfọdụ gbasara Alaeze Chineke, jụọkwa anyị ajụjụ gbasara ụmụnna anyị. Ya dị otú ahụ, anyị kwesịrị ịgbachi ha nkịtị ka anyị ghara itinye ụmụnna anyị ná nsogbu.​—Ilu 10:19; 11:12; Ekli. 3:7.