AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Jiri Obi Gị Niile Na-atụ Egwu Imejọ Jehova
Mmadụ ibu ihe ọma n’obi mebie iwu Jehova agaghị eme ka Jehova nabata ihe ahụ o mere (2 Sam. 6:3-5; w05 5/15 17 ¶7)
Ọza dara Iwu Chineke (2 Sam. 6:6; w05 2/1 27 ¶20)
Jehova gburu Ọza maka ihe ahụ o mere (2 Sam. 6:7; w05 2/1 27 ¶21)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m si egosi na m na-atụ egwu imejọ Jehova?’—Ilu 3:7