Mee 30–Jun 5
2 SAMUEL 7-8
Abụ nke 22 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova na Devid Gbara Ndụ”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
2 Sam. 8:2—Olee otú mmeri Devid meriri ndị Moab si mezuo amụma? (it-2 206 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Sam. 7:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Gosi otú o si gbasa ihe mere na nso nso a. Nyezie ya magazin kwuru banyere ihe o kwuru. (th ihe ọmụmụ nke 13)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gwa ya na anyị na ya nwere ike ịmụwa Baịbụl n’anaghị ya ego, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 18)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff nchịkọta isi nke 04, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)
“Jiri Ihe Ndị Na-emenụ Na-ezi Ozi Ọma”: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 06
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ Ọhụrụ Maka Mgbakọ Ukwu Afọ 2022 na Ekpere