Mee 9-15
1 SAMUEL 30-31
Abụ nke 8 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Tụkwasị Jehova Chineke Gị Obi Ka O Mesie Gị Obi Ike”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Sam. 30:23, 24—Gịnị ka anyị mụtara n’akụkọ a? (w05 3/15 24 ¶9)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 30:1-10 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Ịta Ahụhụ—1 Jọn 5:19. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya (th ihe ọmụmụ nke 8)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, jirikwa isi nke 01 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 16)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Bụrụ Enyi Jehova—Na-ekpe Ekpere n’Oge Ọ Bụla: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. O kwe mee, jụọ ụmụaka ụfọdụ i bu ụzọ họrọ ajụjụ ndị a: Gịnị mere i kwesịrị iji na-ekpe ekpere? Olee oge ndị dị mma iji kpee ekpere? Gịnị ka i nwere ike ịgwa Jehova n’ekpere?
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 03
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 95 na Ekpere