AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Tụkwasị Jehova Chineke Gị Obi Ka O Mesie Gị Obi Ike
Ndị Amalek gbara Ziklag ọkụ, dọrọkwa ndị bi na ya n’agha (1 Sam. 30:1, 2)
Ihe a gbawara Devid na ndị ya na ha so obi (1 Sam. 30:3-5; w06 8/1 28 ¶12)
Devid tụkwasịrị Jehova obi, ya emesie ya obi ike (1 Sam. 30:6; w12 4/15 30 ¶14)
AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: E nwee ihe mere ka obi gbawaa m, ònye ka m na-agakwuru ka o mesie m obi ike?