Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee ihe i chere na Baịbụl bụ?

Amaokwu Baịbụl: Rom 15:4

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee nkwa Baịbụl kwere na-eme ka anyị nwee olileanya?

NLETAGHACHI

Ajụjụ: Olee nkwa Baịbụl kwere na-eme ka anyị nwee olileanya?

Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 21:3, 4

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ga-enyere anyị aka ịghọta Baịbụl?